Jeremaya 26:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ikekwe, ha ga-ege gị ntị, onye ọ bụla n’ime ha ahapụ ihe ọjọọ ọ na-eme, mụ agbanweekwa obi m gbasara ọdachi m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha maka ihe ọjọọ ha na-eme.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:3 Jeremaya, p. 151
3 Ikekwe, ha ga-ege gị ntị, onye ọ bụla n’ime ha ahapụ ihe ọjọọ ọ na-eme, mụ agbanweekwa obi m gbasara ọdachi m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha maka ihe ọjọọ ha na-eme.+