-
Jeremaya 26:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Gịnị mere i ji buo amụma n’aha Jehova, sị, ‘Ụlọ a ga-adị ka Shaịlo, a ga-ebibikwa obodo a ka a ghara inwe onye ga-ebi na ya’?” Mmadụ niile wee gbaa Jeremaya gburugburu n’ụlọ Jehova.
-