Jeremaya 26:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ndị isi Juda nụrụ ihe a, ha si n’ụlọ* eze bịa n’ụlọ Jehova ma nọrọ ọdụ n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá a rụrụ ọhụrụ n’ụlọ Jehova.+
10 Mgbe ndị isi Juda nụrụ ihe a, ha si n’ụlọ* eze bịa n’ụlọ Jehova ma nọrọ ọdụ n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá a rụrụ ọhụrụ n’ụlọ Jehova.+