-
Jeremaya 26:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ma, maranụ na ọ bụrụ na unu egbuo m, ọbara onye aka ya dị ọcha ga-adị n’isi unu na n’isi obodo a nakwa n’isi ndị bi na ya, n’ihi na n’eziokwu, ọ bụ Jehova ziri m ka m bịa gwa unu ihe a niile.”
-