19 “Hezekaya bụ́ eze Juda na ndị Juda niile hà gburu ya? Ọ̀ bụ na Hezekaya atụghị egwu Jehova, ma rịọ Jehova ka o meere ha ebere, nke mere na Jehova gbanwere obi ya gbasara ọdachi o kwuru ga-adakwasị ha?+ N’eziokwu, anyị na-achọ ịkpatara onwe anyị nnukwu ọdachi.