Jeremaya 26:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Eze Jehoyakim+ na ndị dike ya niile nakwa ndị niile o mere ndị isi nụrụ ihe ọ nọ na-ekwu, eze achọwa igbu ya.+ Ozugbo Yuraịja nụrụ ya, ụjọ tụwara ya, ya agbaga Ijipt.
21 Eze Jehoyakim+ na ndị dike ya niile nakwa ndị niile o mere ndị isi nụrụ ihe ọ nọ na-ekwu, eze achọwa igbu ya.+ Ozugbo Yuraịja nụrụ ya, ụjọ tụwara ya, ya agbaga Ijipt.