Jeremaya 27:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Jehova kwuru, sị, ‘Ọ bụghị m gwara ha ihe ha na-agwa unu. Ha na-ebu amụma ụgha n’aha m. Ọ bụrụkwa na unu egee ha ntị, m ga-achụsasị unu, unu alaakwa n’iyi, ma unu ma ndị amụma na-eburu unu amụma.’”+
15 “Jehova kwuru, sị, ‘Ọ bụghị m gwara ha ihe ha na-agwa unu. Ha na-ebu amụma ụgha n’aha m. Ọ bụrụkwa na unu egee ha ntị, m ga-achụsasị unu, unu alaakwa n’iyi, ma unu ma ndị amụma na-eburu unu amụma.’”+