Jeremaya 27:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M gwara ndị nchụàjà na ndị a niile, sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Unu egela ntị n’ihe ndị amụma na-eburu unu amụma na-ekwu, sị: “N’oge na-adịghị anya, a ga-esi Babịlọn bulata arịa ndị na-adị n’ụlọ Jehova.”+ Ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+
16 M gwara ndị nchụàjà na ndị a niile, sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Unu egela ntị n’ihe ndị amụma na-eburu unu amụma na-ekwu, sị: “N’oge na-adịghị anya, a ga-esi Babịlọn bulata arịa ndị na-adị n’ụlọ Jehova.”+ Ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+