Jeremaya 27:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’eziokwu, e nwere ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru gbasara arịa ndị fọrọ n’ụlọ Jehova nakwa n’ụlọ* eze Juda nakwa na Jeruselem. O kwuru, sị:
21 N’eziokwu, e nwere ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru gbasara arịa ndị fọrọ n’ụlọ Jehova nakwa n’ụlọ* eze Juda nakwa na Jeruselem. O kwuru, sị: