Jeremaya 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jeremaya onye amụma gwaziri Hananaya+ onye amụma, sị: “Hananaya, biko, gee ntị. Ọ bụghị Jehova zitere gị, ma i meela ka ndị a kwere okwu ụgha.+
15 Jeremaya onye amụma gwaziri Hananaya+ onye amụma, sị: “Hananaya, biko, gee ntị. Ọ bụghị Jehova zitere gị, ma i meela ka ndị a kwere okwu ụgha.+