Jeremaya 29:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gbaakwanụ mbọ ka udo dịrị n’obodo ahụ m mere ka a dọrọ unu n’agha laa na ya. Rịọkwanụ Jehova arịrịọ n’isi ya, n’ihi na ọ bụrụ na udo adị na ya, udo ga-adịkwara ununwa.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:7 Ụlọ Nche,5/1/1996, p. 11
7 Gbaakwanụ mbọ ka udo dịrị n’obodo ahụ m mere ka a dọrọ unu n’agha laa na ya. Rịọkwanụ Jehova arịrịọ n’isi ya, n’ihi na ọ bụrụ na udo adị na ya, udo ga-adịkwara ununwa.+