Jeremaya 29:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “E nwere ihe Jehova gwara eze nọ n’ocheeze Devid+ nakwa ndị niile bi n’obodo a, ya bụ, ụmụnne unu ndị na-ekweghị ka a dọrọ ha n’agha otú a dọọrọ unu.
16 “E nwere ihe Jehova gwara eze nọ n’ocheeze Devid+ nakwa ndị niile bi n’obodo a, ya bụ, ụmụnne unu ndị na-ekweghị ka a dọrọ ha n’agha otú a dọọrọ unu.