Jeremaya 29:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe na-eme ha ihe.+ M ga-emekwa ka ha dị ka mkpụrụ osisi fig rere ere* nke na e nweghị onye nwere ike ịta ya n’ihi otú o si mebie.”’+
17 ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe na-eme ha ihe.+ M ga-emekwa ka ha dị ka mkpụrụ osisi fig rere ere* nke na e nweghị onye nwere ike ịta ya n’ihi otú o si mebie.”’+