-
Jeremaya 29:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ndị niile e si na Juda dọrọ n’agha laa Babịlọn ga-eji ha na-abụ ọnụ, sị: “Ka Jehova mee ka ị dị ka Zedekaya na Ehab, bụ́ ndị eze Babịlọn gbara ọkụ!”
-