23 A ga-eme ha ihe a n’ihi na ha kpara àgwà ka ndị nzuzu n’Izrel.+ Ha na nwunye ndị agbata obi ha na-akwa iko. Ha na-ekwukwa okwu ụgha n’aha m, na-ekwu ihe m na-asịghị ha kwuo.+
“‘“Ama m ihe a, abụkwa m onye akaebe n’okwu a.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’”