Jeremaya 29:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “I zigaara ndị niile nọ na Jeruselem nakwa Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, na ndị nchụàjà niile akwụkwọ ozi n’aha gị, sị,
25 ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “I zigaara ndị niile nọ na Jeruselem nakwa Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, na ndị nchụàjà niile akwụkwọ ozi n’aha gị, sị,