Jeremaya 29:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 ‘Jehova emeela gịnwa, bụ́ Zefanaya onye nchụàjà, ka ị nọchie Jehoyada onye nchụàjà, ka ị na-elekọta ụlọ Jehova, nakwa ka i jide nwoke ọ bụla ara na-agba nke na-eme ka onye amụma, tinyekwa ya n’ọtọsị.+
26 ‘Jehova emeela gịnwa, bụ́ Zefanaya onye nchụàjà, ka ị nọchie Jehoyada onye nchụàjà, ka ị na-elekọta ụlọ Jehova, nakwa ka i jide nwoke ọ bụla ara na-agba nke na-eme ka onye amụma, tinyekwa ya n’ọtọsị.+