Jeremaya 29:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 O zitedịịrị anyị ozi na Babịlọn, sị: “Unu ka ga-ebite ebe a aka. Rụọnụ ụlọ, biri n’ime ya. Kọọnụ ubi, riekwa ihe si na ya,+—”’”’”
28 O zitedịịrị anyị ozi na Babịlọn, sị: “Unu ka ga-ebite ebe a aka. Rụọnụ ụlọ, biri n’ime ya. Kọọnụ ubi, riekwa ihe si na ya,+—”’”’”