-
Jeremaya 29:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Jehova kwuru, sị, ‘M ga-ata Shemaya onye Nehelam na ụmụ ya ahụhụ. E nweghị onye si n’ezinụlọ ya ga-adị ndụ. Ọ gaghị ahụ ihe ọma m ga-emere ndị m, n’ihi na o mere ka ndị mmadụ nupụrụ Jehova isi.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”’”
-