Jeremaya 30:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova kwuru, sị, “M nọnyeere gị, ka m wee zọpụta gị. Ma, m ga-ebibi mba niile m chụgara gị n’ala ha.+ Ma, agaghị m ebibi gị.+ Kama, m ga-adọ gị aka ná ntị* otú kwesịrị ekwesị. M ga-atarịrị gị ahụhụ.”+
11 Jehova kwuru, sị, “M nọnyeere gị, ka m wee zọpụta gị. Ma, m ga-ebibi mba niile m chụgara gị n’ala ha.+ Ma, agaghị m ebibi gị.+ Kama, m ga-adọ gị aka ná ntị* otú kwesịrị ekwesị. M ga-atarịrị gị ahụhụ.”+