Jeremaya 30:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova kwuru, sị, “M ga-eme ka ị gbakee. M ga-agwọkwa ọnyá gị,+N’agbanyeghị na ha niile jụrụ gị, na-asịkwa: ‘Lee Zayọn, nke ọ na-enweghị onye na-achọ ya.’”+
17 Jehova kwuru, sị, “M ga-eme ka ị gbakee. M ga-agwọkwa ọnyá gị,+N’agbanyeghị na ha niile jụrụ gị, na-asịkwa: ‘Lee Zayọn, nke ọ na-enweghị onye na-achọ ya.’”+