Jeremaya 30:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova kwukwara, sị: “M ga-akpọkọta ndị e si n’ụlọikwuu Jekọb dọrọ n’agha.+ M ga-emetere ụlọikwuu ya dị nsọ ebere. A ga-arụghachi obodo ya n’ala ya dị mkputamkpu.+ Ụlọ elu ya ga-adịkwa n’ebe o kwesịrị ịdị.
18 Jehova kwukwara, sị: “M ga-akpọkọta ndị e si n’ụlọikwuu Jekọb dọrọ n’agha.+ M ga-emetere ụlọikwuu ya dị nsọ ebere. A ga-arụghachi obodo ya n’ala ya dị mkputamkpu.+ Ụlọ elu ya ga-adịkwa n’ebe o kwesịrị ịdị.