Jeremaya 31:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova si ebe dị anya bịakwute m, sị: “M ga-ahụ gị n’anya ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ otú a m si hụ gị n’anya mere m ji dọta gị ebe m nọ.*+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:3 Jeremaya, p. 143
3 Jehova si ebe dị anya bịakwute m, sị: “M ga-ahụ gị n’anya ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ otú a m si hụ gị n’anya mere m ji dọta gị ebe m nọ.*+