Jeremaya 31:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Otu ụbọchị, ndị nche na-anọ n’ugwu ndị dị n’Ifrem ga-eti mkpu, sị: ‘Bịanụ ka anyị gaa Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+
6 Otu ụbọchị, ndị nche na-anọ n’ugwu ndị dị n’Ifrem ga-eti mkpu, sị: ‘Bịanụ ka anyị gaa Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+