Jeremaya 31:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha ga-ebere ákwá lọta.+ M ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ m ka m meere ha amara. M ga-eduga ha n’iyi dị iche iche,+Dugakwa ha n’ala dị larịị nke ha na-agaghị ada ada na ya. N’ihi na abụ m Nna Izrel, Ifrem bụkwa ọkpara m.”+
9 Ha ga-ebere ákwá lọta.+ M ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ m ka m meere ha amara. M ga-eduga ha n’iyi dị iche iche,+Dugakwa ha n’ala dị larịị nke ha na-agaghị ada ada na ya. N’ihi na abụ m Nna Izrel, Ifrem bụkwa ọkpara m.”+