Jeremaya 31:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova kwuru, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka ndị Izrel na ndị Juda mụbaa. M ga-emekwa ka anụ ụlọ ha mụbaa.”+
27 Jehova kwuru, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka ndị Izrel na ndị Juda mụbaa. M ga-emekwa ka anụ ụlọ ha mụbaa.”+