Jeremaya 31:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 “‘Ebe ọ bụ na e nweghị mgbe iwu e nyere ihe ndị a na-agaghịzi enwe isi,E nweghịkwa mgbe ndị Izrel ga-akwụsị ịbụ mba n’anya m.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”
36 “‘Ebe ọ bụ na e nweghị mgbe iwu e nyere ihe ndị a na-agaghịzi enwe isi,E nweghịkwa mgbe ndị Izrel ga-akwụsị ịbụ mba n’anya m.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”