40 Ebe ndị a ga-adị nsọ n’anya Jehova:+ Ndagwurugwu ebe a na-ebusa ozu na ebe a na-awụnye ntụ nakwa ala niile dị ruo Ndagwurugwu Kidrọn,+ ruokwa n’akụkụ Ọnụ Ụzọ Ámá Ịnyịnya+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. E nweghị ihe ga-eme ka e fopụ ndagwurugwu a ma ọ bụ bibie ya ọzọ.”