Jeremaya 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ihe a ka Jehova gwara Jeremaya n’afọ nke iri n’ọchịchị Zedekaya bụ́ eze Juda. Afọ ahụ bụkwa afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Nebukadneza.*+
32 Ihe a ka Jehova gwara Jeremaya n’afọ nke iri n’ọchịchị Zedekaya bụ́ eze Juda. Afọ ahụ bụkwa afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Nebukadneza.*+