Jeremaya 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M wee kwụọ Hanamel nwa nwanne nna m ụgwọ ala ahụ dị n’Anatọt. M tụrụ ego m ji kwụọ ya ụgwọ ahụ atụ̀.+ Ọ dị shekel* asaa na mkpụrụ ọlaọcha iri.
9 M wee kwụọ Hanamel nwa nwanne nna m ụgwọ ala ahụ dị n’Anatọt. M tụrụ ego m ji kwụọ ya ụgwọ ahụ atụ̀.+ Ọ dị shekel* asaa na mkpụrụ ọlaọcha iri.