Jeremaya 32:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘A ga-emecha na-azụ ụlọ na ala na ubi vaịn n’obodo a.’”+
15 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘A ga-emecha na-azụ ụlọ na ala na ubi vaịn n’obodo a.’”+