Jeremaya 32:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ị na-egosi ọtụtụ puku mmadụ ịhụnanya,* ma ị na-akwụ ndị bụ́ ụmụ ụgwọ mmehie ndị nna ha mere.+ Ị bụ ezi Chineke, Onye ukwu, na Dike. Aha gị bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.
18 Ị na-egosi ọtụtụ puku mmadụ ịhụnanya,* ma ị na-akwụ ndị bụ́ ụmụ ụgwọ mmehie ndị nna ha mere.+ Ị bụ ezi Chineke, Onye ukwu, na Dike. Aha gị bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.