Jeremaya 32:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 I ji ihe àmà, ọrụ ebube, ike gị na aka gị siri ike nakwa ihe ndị na-emenye ezigbo ụjọ si n’Ijipt kpọpụta ndị gị bụ́ ndị Izrel.+
21 I ji ihe àmà, ọrụ ebube, ike gị na aka gị siri ike nakwa ihe ndị na-emenye ezigbo ụjọ si n’Ijipt kpọpụta ndị gị bụ́ ndị Izrel.+