Jeremaya 32:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mụnwa bụ́ Jehova kwuru, sị: ‘M ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia nakwa n’aka Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn. Ọ ga-ewegharakwa ya.+
28 Mụnwa bụ́ Jehova kwuru, sị: ‘M ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia nakwa n’aka Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn. Ọ ga-ewegharakwa ya.+