Jeremaya 32:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 M ga-ewepụkwa ya n’ihi ihe ọjọọ niile ndị Izrel na ndị Juda mere, nke ha ji akpasu m iwe, ha na ndị eze ha,+ ndị isi ha,+ ndị nchụàjà ha, ndị amụma ha,+ nakwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem.
32 M ga-ewepụkwa ya n’ihi ihe ọjọọ niile ndị Izrel na ndị Juda mere, nke ha ji akpasu m iwe, ha na ndị eze ha,+ ndị isi ha,+ ndị nchụàjà ha, ndị amụma ha,+ nakwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem.