Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 M ga-eme ka ha nwee otu obi,+ na-akpakwa otu ụdị àgwà, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ná mma.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:39 Ụlọ Nche,3/15/1995, p. 13-15
39 M ga-eme ka ha nwee otu obi,+ na-akpakwa otu ụdị àgwà, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ná mma.+