Jeremaya 33:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 ‘Kpọkuo m. M ga-aza gị. M ga-eji obi m niile gwa gị ihe ndị dị ebube a na-enweghị ike ịghọta aghọta, ndị ị na-amaghịkwa.’”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:3 Jeremaya, p. 114-115
3 ‘Kpọkuo m. M ga-aza gị. M ga-eji obi m niile gwa gị ihe ndị dị ebube a na-enweghị ike ịghọta aghọta, ndị ị na-amaghịkwa.’”+