Jeremaya 33:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “E nwere ihe mụnwa bụ́ Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru gbasara ụlọ ndị dị n’obodo a na ụlọ ndị eze Juda bụ́ ndị a kwaturu ka ndị iro ghara iji mma agha si ná mgbidi ha ji ájá rụọ bịa lụso ha agha.+
4 “E nwere ihe mụnwa bụ́ Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru gbasara ụlọ ndị dị n’obodo a na ụlọ ndị eze Juda bụ́ ndị a kwaturu ka ndị iro ghara iji mma agha si ná mgbidi ha ji ájá rụọ bịa lụso ha agha.+