-
Jeremaya 33:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 M kwukwara ihe ahụ gbasara ndị na-abịa ịlụso ndị Kaldia agha nakwa gbasara ebe dị iche iche ozu ndị m ji iwe na ọnụma gbuo juru, ya bụ, ozu ndị ihe ọjọọ ha na-eme mere m ji jụ obodo a.
-