Jeremaya 33:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M kwuru gbasara obodo ahụ, sị, ‘M ga-eme ka ọ gbakee, ka ahụ́ dị ya mma.+ M ga-agwọkwa ndị bi na ya, mee ka udo dịrị ha, ahụ́ eruokwa ha nnọọ ala.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:6 Ụlọ Nche,1/1/1996, p. 8-9, 18
6 M kwuru gbasara obodo ahụ, sị, ‘M ga-eme ka ọ gbakee, ka ahụ́ dị ya mma.+ M ga-agwọkwa ndị bi na ya, mee ka udo dịrị ha, ahụ́ eruokwa ha nnọọ ala.+