-
Jeremaya 33:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 “Jehova kwuru, sị, ‘Unu ga-asị na ebe a abaghịzi uru, na mmadụ na anụ ụlọ anọghị na ya, nakwa na obodo ndị dị na Juda nakwa okporo ámá ndị dị na Jeruselem tọgbọzi nkịtị, na mmadụ anọghị na ha, na e nweghị onye bi na ha, na anụ ụlọ anọghịkwa na ha. Ma, a ga-emecha nụwa
-