-
Jeremaya 33:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 mkpu ọṅụ na olu ndị na-aṅụrị ọṅụ,+ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ, olu ndị na-asị: “Keleenụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, n’ihi na Jehova dị mma.+ Ịhụnanya ya* na-adịru mgbe ebighị ebi!”’+
“Jehova kwuru, sị, ‘Ha ga na-eweta àjà ekele n’ụlọ Jehova,+ n’ihi na m ga-akpọlata ndị ala a a dọọrọ n’agha ka ha dịrịkwa otú ha dị na mbụ.’”
-