Jeremaya 33:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwukwara, sị, ‘N’ala a na-abaghịzi uru, nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị, nakwa n’obodo niile dị na ya, a ga-emecha nwee ala anụmanụ na-ata ahịhịa, ebe ndị ọzụzụ atụrụ ga-eduru atụrụ ha na-aga.’+
12 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwukwara, sị, ‘N’ala a na-abaghịzi uru, nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị, nakwa n’obodo niile dị na ya, a ga-emecha nwee ala anụmanụ na-ata ahịhịa, ebe ndị ọzụzụ atụrụ ga-eduru atụrụ ha na-aga.’+