-
Jeremaya 33:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ọ dịghịkwa mgbe a na-agaghị enwe nwoke bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nke na-eguzo n’ihu m ka ọ chụọ àjà a na-esucha ọkụ, àjà ọka, na àjà ndị ọzọ.’”
-