Jeremaya 33:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Mụnwa bụ́ Jehova kwuru, sị, ‘Ọ bụrụ na unu nwere ike imebi ọgbụgba ndụ m nke na-achị ehihie na ọgbụgba ndụ m nke na-achị abalị, ka a ghara inwe ehihie na abalị n’oge ha,+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:20 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2019, p. 26 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 98-99
20 “Mụnwa bụ́ Jehova kwuru, sị, ‘Ọ bụrụ na unu nwere ike imebi ọgbụgba ndụ m nke na-achị ehihie na ọgbụgba ndụ m nke na-achị abalị, ka a ghara inwe ehihie na abalị n’oge ha,+