Jeremaya 33:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 maranụ na e nwekwara ike imebi ọgbụgba ndụ mụ na Devid bụ́ ohu m,+ a gharazie inwe nwa ya ga-anọ n’ocheeze ya na-achị,+ nweekwa ike imebi ọgbụgba ndụ mụ na ndị Livaị bụ́ ndị nchụàjà, ndị na-ejere m ozi.+
21 maranụ na e nwekwara ike imebi ọgbụgba ndụ mụ na Devid bụ́ ohu m,+ a gharazie inwe nwa ya ga-anọ n’ocheeze ya na-achị,+ nweekwa ike imebi ọgbụgba ndụ mụ na ndị Livaị bụ́ ndị nchụàjà, ndị na-ejere m ozi.+