Jeremaya 33:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Otú ahụ a na-enweghị ike ịgụta kpakpando ndị dị n’eluigwe* ọnụ, otú ahụkwa a na-enweghị ike ịtụ ájá dị n’oké osimiri atụ̀, ka m ga-eme ka ụmụ* Devid bụ́ ohu m na ndị Livaị na-ejere m ozi mụbaa.’”
22 Otú ahụ a na-enweghị ike ịgụta kpakpando ndị dị n’eluigwe* ọnụ, otú ahụkwa a na-enweghị ike ịtụ ájá dị n’oké osimiri atụ̀, ka m ga-eme ka ụmụ* Devid bụ́ ohu m na ndị Livaị na-ejere m ozi mụbaa.’”