Jeremaya 33:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Jehova kwukwara, sị, ‘Otú ahụ m mere ka e nwee ọgbụgba ndụ m nke na-achị ehihie na abalị,+ meekwa ka e nwee iwu* ndị na-achị eluigwe na ụwa,+
25 “Jehova kwukwara, sị, ‘Otú ahụ m mere ka e nwee ọgbụgba ndụ m nke na-achị ehihie na abalị,+ meekwa ka e nwee iwu* ndị na-achị eluigwe na ụwa,+