Jeremaya 33:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 otú ahụ ka m na-enweghị ike ịjụ nwa* Jekọb na nwa* Devid ohu m, agaghịkwa m ahapụ isi n’ụmụ* ya họpụta ndị ga na-achị ndị si n’ezinụlọ* Ebreham, Aịzik, na Jekọb. N’ihi na m ga-akpọkọta ndị ha a dọọrọ n’agha.+ M ga-emetekwara ha ebere.’”+
26 otú ahụ ka m na-enweghị ike ịjụ nwa* Jekọb na nwa* Devid ohu m, agaghịkwa m ahapụ isi n’ụmụ* ya họpụta ndị ga na-achị ndị si n’ezinụlọ* Ebreham, Aịzik, na Jekọb. N’ihi na m ga-akpọkọta ndị ha a dọọrọ n’agha.+ M ga-emetekwara ha ebere.’”+