-
Jeremaya 34:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ndị isi niile na mmadụ niile wee rube isi. Ha gbara ndụ na onye ọ bụla n’ime ha ga-ahapụ ohu ya nwoke na ohu ya nwaanyị ka ọ laa, ka ha gharazie iji ha mere ohu. Ha mere ihe a ha kwekọrịtara ma hapụ ndị ohu ha ka ha laa.
-